Ekene Onwudiwe

Chijioke Nwabuisi

Emperor
Bina on the mix
Ka mu kene odogwu ji nku
Odogwu ji nku
Let's go
Ka mu kene ofu onye obodo ji emenu ihe siri ike
Nwoke gara Sri Lanka ruo there bute ike
Ora obodo enwebe añuri onye obuna eribe ife
Anam egbuchali gi Ekene Onwudiwe
J money na Sri Lanka oil money na Lanka
Aku erisi erisi na Lanka so ofu onye na-aza afa a
Nwa oma amuru ofuma nwa si n'Imo state
Nwa batara be nna ya bido mebe renovate
Gbaa ka ulaga (Hey)
Gbaba shaku shaku (Hey hey)
Yobalimu nkwa gbaaram egwu ukwu (Hey hey)
Shake your body make I shake my body haa (Okwa ya)
For this dance anyi ga-ama onye ike ga-agwu
Oya pekempem pekempem
Pekempem o makwa agba
Pekempem pekempem
Pekempem o seti go
Pekempem pekempem
Pekempem o makwa agba
Pekempem pekempem
Pekempem o seti go
J money nwannem ikarigo egwu
Oil money asimu n'ikarigo egwu
Aku erisi erisi ike ka ike ka ibu
Ofu onye owuite na umu nwanne ya na-atunu egwu
Maka n'ijidego owuite maa ya ura kee ya okpo
Jidesie umu nwanne ya n'ofu n'ofu gbaa ha oto
Ha na-ariozi mgbaghara si na ha ama mee ya ozo
Mechaa travel mberede maka n'ibatara n'ogbo
I siri onye obuna ribe ife ma ngwere ma oke
O burugodi mouth ihe I yi n'aru bukwa ote
Ekene Onwudiwe nwa dika gi kam ga-amuta
Asi n'ibu nwanyi asa dika gi kam ga-anuta
Gbaa ka ulaga
Gbaba shaku shaku (Hey hey)
Yobalimu nkwa gbaaram egwu ukwu (Hey hey)
Shake your body make I shake my body (Ijee)
Shake your body make I shake my body (O soo)
Oya Shake your body make I shake my body
Asimu Shake your body make I shake my body
Mhmm Shake your body make I shake my body haa
For this dance anyi ga-ama onye ike ga-agwu
Oya pekempem pekempem
Pekempem o makwa agba
Pekempem pekempem
Pekempem o seti go
Pekempem pekempem
Pekempem o makwa agba
Pekempem pekempem
Pekempem o seti go
Oya pekempem pekempem
Pekempem o makwa agba
Pekempem pekempem
Pekempem o seti go
Pekempem pekempem
Pekempem o makwa agba
Pekempem pekempem
Pekempem o seti go
Ekene keneremu
Ekene Onwudiwe
a.k.a J money na Sri Lanka
Oil money na Lanka
Aku erisi erisi na Lanka
Anam ekenekwazi
Obama na Lanka
Gi na eribe agwu agwu na Lanka
I no go forget you Ezekwueche n'Indonesia
Gi na Johnpaul n'Indonesia
Ekene Onwudiwe simu kenere ya ezigbo oyi ya nwoke oo
Okoye Ikenna a.k.a agwo black
O ndia ka o na-abu ha na-abata
Ana-aguru ha dorime ameno
Dorime ameno haha
I hotala

Trivia about the song Ekene Onwudiwe by Emperor

Who composed the song “Ekene Onwudiwe” by Emperor?
The song “Ekene Onwudiwe” by Emperor was composed by Chijioke Nwabuisi.

Most popular songs of Emperor

Other artists of Heavy metal music